Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jizọs gwara anyị ka anyị bịakwute ya. Olee ihe anyị ga-eme iji bịakwute ya? A ga-aza ajụjụ a n’isiokwu a, chetakwara anyị otú anyị na Kraịst ịrụkọ ọrụ ga-esi mee ka anyị nweta ume.