Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’oge na-adịghị anya, anyị na-atụ anya ịnụ ka ndị ọchịchị ụwa na-ama ọkwa na e nweela “udo na obi iru ala.” Ọ bụ ihe ga-egosi na oké mkpagbu ahụ achọwala ịmalite. Gịnị ka Jehova chọrọ ka anyị na-eme tupu a maa ọkwa ahụ? Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịza ajụjụ a.