Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
h NKỌWA FOTO: Ndị nọ n’ebe a na-eritụ ihe kporopụrụ anya na-ele tiivi mgbe a na-ama ọkwa na e nweela “udo na obi iru ala.” Di na nwunye gara ozi ọma nọ ebe ahụ na-emetụ ihe n’ọnụ. Ma, ha ekweghị ka akụkọ ahụ megharịa ha anya.