Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Anyị ma na a ga-enwe “oké mkpagbu” n’ụwa n’oge na-adịghị anya. Olee otú ihe ga-adịrị ndị Chineke n’oge ahụ? Gịnị ka Jehova ga-achọ ka anyị na-eme mgbe ahụ? Olee àgwà ndị ga-enyere anyị aka ịna-erubere Chineke isi mgbe ahụ? Anyị ga-amata azịza ajụjụ ndị a n’isiokwu a.