Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji b N’ime akwụkwọ Baịbụl anọ ndị ahụ kọrọ gbasara ndụ Jizọs, ọ bụ akwụkwọ Luk kacha mee ka o doo anya na ekpere dị Jizọs ezigbo mkpa mgbe ọ nọ n’ụwa.—Luk 3:21; 5:16; 6:12; 9:18, 28, 29; 18:1; 22:41, 44.