Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d NKỌWA FOTO: IHE NKE MBỤ: Ebe otu nwanna na nwunye ya bịarutere n’Ụlọ Nzukọ Alaeze. Iso ụmụnna ha na-efe Jehova gosiri na ha so na-abịa n’ebe mmụọ nsọ Jehova dị. IHE NKE ABỤỌ: Ha kwadebere ịza ajụjụ n’ọmụmụ ihe. E kwesịkwara ime ụdị ihe abụọ a n’ihe ndị ọzọ anyị lebara anya na ha n’isiokwu a, ya bụ, ịna-amụ Okwu Chineke, ịna-ekwusa ozi ọma, na ịna-ekpe ekpere.