Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’oge ochie, ọta na-echebe ndị agha. Okwukwe anyị dị ka ọta. Otú ahụ onye agha si elekọta ọta ya ka anyịnwa kwesịkwara ịna-elebara okwukwe anyị anya. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe anyị nwere ike ime iji mata ma okwukwe anyị ọ̀ dịkwa otú o kwesịrị.