Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Baịbụl na-akụziri anyị otú anyị kwesịrị isi na-ele ịrụ ọrụ na izu ike anya. Ihe isiokwu a ga-akọwa gbasara Ụbọchị Izu Ike a gwara ndị Izrel ka ha na-edebe kwa izu ga-enyere anyị aka iche gbasara otú anyị si ele ịrụ ọrụ na izu ike anya.