Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ndị na-eso ụzọ Jizọs ejighị Ụbọchị Izu Ike gwuo egwu. Ọ bụ ya mere ha ji kwụsị ịkwadebe ihe na-esi ísì ụtọ ha ga-ete ozu Jizọs ruo mgbe Ụbọchị Izu Ike gachara.—Luk 23:55, 56.