Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a È nwetụla nsogbu bịaara gị mere ka i chewe na e nweghịzi uru ị bara? Isiokwu a ga-echetara gị na Jehova ejighị gị egwu egwu. Ọ ga-akọwa ihe i nwere ike ime ka ị ghara ịna-eche na ị baghịzi uru n’agbanyeghị ihe ọ bụla mere gị.