Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWAKWU: Nchegbu na-eme ka obi koro mmadụ n’elu. Ihe ndị nwere ike ịkpata ya bụ ihe isi ike, ọrịa, nsogbu ezinụlọ ma ọ bụkwanụ nsogbu ndị ọzọ. Ihe ndị ọzọ nwere ike ịna-echegbu anyị bụ ihe ọjọọ ndị anyị mere n’oge gara aga. Anyị nwekwara ike ịna-echegbu onwe anyị gbasara nsogbu ndị nwere ike ịbịara anyị n’ọdịnihu.