Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụfọdụ ndị hụrụ Jehova n’anya amaghị ma hà adịla njikere ime baptizim iji ghọọ Ndịàmà Jehova. Ọ bụrụ na ọ dị gị otú ahụ, isiokwu a ga-enyere gị aka iche gbasara ihe ụfọdụ i nwere ike ime ga-enyere gị aka ime baptizim.