Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ebe anyị bụ ụmụ mmadụ na-ezughị okè, ọ naghị esiri anyị ike ikpebi ụdị onye mmadụ bụ ma ọ bụ ihe onye ahụ bu n’obi. Ma, Jehova “na-ahụ ihe dị n’obi.” (1 Sam. 16:7) N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú Jehova si meso Jona, Ịlaịja, Hega, na Lọt. Ọ ga-enyere anyị aka ime ka ya ma anyị na ụmụnna anyị mekọwa ihe.