Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWA FOTO: Ebe iwe na-ewe otu nwanna katarala ahụ́ maka na nwanna nke ọzọ ka na-eto eto abịaghị ọmụmụ ihe n’oge. Ma, o mechara chọpụta na ihe kpatara ya bụ na ụgbọala ya kpọkara.