Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jehova chọrọ ka ndị na-anaghịzi abịa ọmụmụ ihe na ozi ọma lọghachikwute ya. Jehova na-agwa ha, sị: “Lọghachikwutenụ m.” E nwere ọtụtụ ihe anyị ga-eme iji gbaa ndị chọrọ ịza òkù a Jehova kpọrọ ha ume. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’otú anyị ga-esi nyere ha aka ịza òkù a.