Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Iji nyere onye na-adịghị ejekwa ozi aka, anyị na ya nwere ike ịmụ ụfọdụ ebe n’akwụkwọ “Nọrọnụ n’Ịhụnanya Chineke.” E nweekwala ndị nke ịmụ isi ụfọdụ n’akwụkwọ Bịaruo Jehova Nso baara ezigbo uru. Ọ bụ Kọmitii Ije Ozi Ọgbakọ ga-ekpebi onye nkwusa kacha ruo eruo iduzi ọmụmụ Baịbụl a.