Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Onye dị umeala n’obi na-eme ebere, na-enwekwara ndị ọzọ ọmịiko. N’ihi ya, anyị nwere ike ikwu na Jehova dị umeala n’obi. N’isiokwu a, anyị ga-amụta otú anyị ga-esi na-adị umeala n’obi ka Jehova. Anyị ga-esikwa n’aka Eze Sọl, Daniel onye amụma na Jizọs mụta ịdị umeala n’obi.