Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWA FOTO: Ebe otu okenye wepụtara oge na-azụ otu nwanna na-eto eto ka o nwee ike ịna-ahazi okèala ọgbakọ ha. Ka oge na-aga, okenye ahụ abịaghị na-agwa nwanna ahụ na-eto eto otú ọ ga-esi na-arụ ọrụ ahụ, kama, ọ hapụrụ ya ka ọ na-arụ ya.