Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c NKỌWA FOTO: Ebe otu nwanna na-agwa onye were ya n’ọrụ na e nwere ụbọchị ụfọdụ n’izu ọ na-agaghị arụ ọrụ ma ọrụ gbasaa. Ọ kọwaara ya na o wepụtara mgbede ụbọchị ndị ahụ iji fee Jehova. Ma, na ya dị njikere ịrụ ọrụ ma ọrụ gbasaa n’ụbọchị ndị ọzọ ma a chọọ.