Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Isiokwu bu nke a ụzọ gbara ndị a na-amụrụ Baịbụl ume ka ha za òkù Jizọs na-akpọ ha ka ha bụrụ ndị na-akụta mmadụ. N’isiokwu a, anyị ga-atụle ihe atọ ga-enyere ndị nkwusa niile aka, ma ndị ọhụrụ ma ndị ochie, ikpebisikwu ike ịnọgide na-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke ruo mgbe Jehova ga-asị na o zuola.