Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị nne na nna bụ́ Ndị Kraịst chọrọ ka ụmụ ha na-efe Jehova ma na-enwe obi ụtọ ma ha tolite. Olee mkpebi ndị nne na nna ga-eme iji nyere ụmụ ha aka ime ihe ndị a? Olee ihe ndị na-eto eto bụ́ Ndị Kraịst kwesịrị ikpebi ime ka ihe gaziere ha. Isiokwu a ga-aza ajụjụ ndị a.