Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Gụọ igbe isiokwu ya bụ “Echeghị M na E Nwere Nne na Nna Ọzọ Dị Ka Papa M na Mama M.” Ọ gbara na Teta! nke Ọktoba 2011, peeji nke 20. Gụọkwa isiokwu bụ́ “Akwụkwọ Ozi Pụrụ Iche Ha Degaara Nne na Nna Ha.” Ọ gbara na Teta! nke July 8, 1999, peeji nke 30.