Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị Kọrịnt nke mbụ isi 15 kwuru ọtụtụ ihe banyere mbilite n’ọnwụ. Gịnị mere ozizi mbilite n’ọnwụ ji dị anyị mkpa? Oleekwa ihe mere obi ga-eji sie anyị ike na Jizọs si n’ọnwụ bilie? Isiokwu a ga-aza ajụjụ ndị a na ajụjụ ndị ọzọ dị mkpa gbasara mbilite n’ọnwụ.