Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji b NKỌWA FOTO: Jizọs bụ onye mbụ a kpọlitere n’ọnwụ ya alaa eluigwe. (Ọrụ 1:9) Ụfọdụ n’ime ndị na-eso ụzọ ya ga-eso ya laa eluigwe bụ Tọmọs, Jems, Lidia, Jọn, Meri, na Pọl.