Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Isiokwu afọ 2021 gosiri na ọ dị ezigbo mkpa ka anyị tụkwasị Jehova obi ma nsogbu ndị nwere ike ime ka anyị na-echegbu onwe anyị bịara anyị, ma ugbu a ma n’ọdịnihu. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’otú anyị ga-esi eme ihe e kwuru n’isiokwu afọ a.