Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWAKWU: Atụrụ ọzọ ahụ bụ ndị na-eso Kraịst nwere olileanya ịdị ndụ ebighị ebi n’elu ụwa. Ụfọdụ n’ime ha malitere ife Jehova n’oge ikpeazụ a. Oké ìgwè mmadụ ahụ bụ ndị so n’atụrụ ọzọ ahụ ga-adị ndụ mgbe Kraịst ga-ekpe ndị mmadụ ikpe n’oké mkpagbu. Ha ga-adị ndụ gafee oké mkpagbu ahụ.