Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọtụtụ akụkọ ndị dị na Baịbụl na-egosi na Jehova hụrụ ndị na-efe ya n’anya, na-enyekwara ha aka idi nsogbu ndị na-abịara ha. N’isiokwu a, anyị ga-amụta otú ị ga-esi amụta ihe n’akụkọ ndị a kọrọ na Baịbụl ma ị na-amụ Baịbụl.