Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Baịbụl kwere nkwa na Jehova ga-enye anyị ike, chebekwa anyị. N’isiokwu a, anyị ga-aza ajụjụ ndị a: Gịnị mere o ji dị mkpa ka Jehova chebe anyị? Olee otú Jehova si echebe anyị? Oleekwa ihe anyị kwesịrị ime ka Jehova nwee ike ichebe anyị?