Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ebe anyị bụ ezigbo Ndị Kraịst, anyị kwesịrị ‘ịna-esochi nzọụkwụ Jizọs anya.’ Olee “nzọụkwụ” Jizọs hapụụrụ anyị ka anyị na-eso? Isiokwu a ga-aza ajụjụ a. Anyị ga-atụlekwa ihe mere anyị ji kwesị isochi nzọụkwụ Jizọs anya na otú anyị nwere ike isi mee ya.