Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Anyị bi n’oge siri ezigbo ike. Ma, Jehova na-enyere anyị aka idi ya. N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú Jehova si nyere Pọl na Timoti aka ịnọgide na-efe ya n’agbanyeghị nsogbu ndị ha nwere. Anyị ga-atụlekwa ụzọ ihe anọ Jehova nyere anyị iji nyere anyị aka ịnọgide na-efe ya taa.