Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ahịhịa papaịrọs na-eto nke ọma n’ala ụrọ nakwa n’iyi na-anaghị asọsi ike. Ahịhịa papaịrọs na-adị ihe dị ka mita ise n’ogologo, nakwa ihe dị ka sentimita iri na ise n’ibu n’úkwù ya.