Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú Jizọs si nyere ndị mmadụ aka ịbụ ndị na-eso ụzọ ya nakwa otú anyị nwere ike isi na-eme ka ya. Anyị ga-atụlekwa ihe ụfọdụ dị n’akwụkwọ ọhụrụ anyị bụ́ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. E dere akwụkwọ a ka anyị jiri ya nyere ndị anyị na-amụrụ ihe aka ka ha ruo eru ime baptizim.