Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ebe ọzọ i nwere ike ịhụ akụkọ ndị mere eme bụ (1) n’Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ, n’okpuru isiokwu bụ́ “Baịbụl,” n’isiokwu nta bụ́ “Uru Baịbụl Bara,” n’ebe e dere “‘Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ’ (Isiokwu na-agbakarị n’Ụlọ Nche)” ma ọ bụkwanụ (2) n’ebe vidio na-adị na JW Library®, n’ebe e dere “Ajụjụ Ọnụ.”