Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWAKWU: Isiokwu a lekwasịrị anya ná mpako, ya bụ, mmadụ iche na ya ka ndị ọzọ mma, nakwa anyaukwu, ya bụ, mmadụ ịchọsi ike ka o nwetakwuo ego ma ọ bụ ikike, nakwa mmadụ ịchọsi ike ka ya na onye na-abụghị di ya ma ọ bụ nwunye ya nwee mmekọahụ ma ọ bụ ihe ndị ọzọ yiri ya.