Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụmụnna anyị ndị agadi bara ezigbo uru. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịmata otú anyị ga-esi jiri ụmụnna anyị ndị a kpọrọkwuo ihe. Anyị ga-elebakwa anya n’otú amamihe ndị agadi ga-esi baara anyị uru. Isiokwu a ga-emekwa ka obi sie ndị agadi ike na ha bara uru n’ọgbakọ Jehova.