Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d NKỌWA FOTO: Ebe Hagaị na-agba ndị Chineke ume ka ha jiri ịnụ ọkụ n’obi rụghachi ụlọ nsọ. Taa, ndị Chineke ji ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke. Ebe di na nwunye na-ekwusa ozi ọma gbasara ịma jijiji nke ikpeazụ ga-abịanụ.