Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Obi dị anyị ezigbo ụtọ ịnọ n’ezinụlọ onye ọ bụla hụrụ ibe ya n’anya. Anyị niile chọrọ ịna-ahụkwu ibe anyị n’anya. Olee otú anyị nwere ike isi mee ya? Ọ bụ ịna-eṅomi Jehova n’otú o si na-emeso anyị nakwa ịna-eme ka Jizọs na ụmụnna anyị.