Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Anyị niile na-atụ anya mgbe a ga-ebibi ụwa ọjọọ Ekwensu a. Ma mgbe ụfọdụ, anyị nwere ike ịna-eche ma okwukwe anyị ọ̀ ga-esi ike idi ihe ndị ga-eme tupu mgbe ahụ. N’isiokwu a, anyị ga-ekwu gbasara ụfọdụ ndị, kwuokwa ihe ndị anyị ga-amụta n’aka ha ga-eme ka okwukwe anyị sikwuo ike.