Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị Jehova ma na ọ dị mkpa ịna-ege ntị na ndụmọdụ si na Baịbụl ma na-eme ya. Ma, ọ naghị adịcha mfe ịnabata ndụmọdụ mgbe niile. Gịnị mere o ji dị otú ahụ? Oleekwa ihe anyị ga-eme ka ndụmọdụ e nyere anyị baara anyị uru?