Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWA FOTO: Ebe nwa okorobịa aha ya bụ Dan na-ele otú ndị okenye abụọ si bịa ileta papa ya n’ụlọ ọgwụ. Ihe ahụ ndị okenye ahụ mere mere ka Dan chọkwuo ịna-enyere ndị ọzọ nọ n’ọgbakọ ha aka. Nwa okorobịa ọzọ aha ya bụ Ben hụrụ otú Dan si egosi na ihe gbasara ndị ọzọ na-emetụ ya n’obi. Ihe ahụ Dan na-eme mere ka Ben soro na-eme ka Ụlọ Nzukọ Alaeze dị ọcha.