Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji b NKỌWAKWU: ‘Iyipụ àgwà ochie’ pụtara na anyị ga-akwụsị ịkpa àgwà ndị na-adịghị Jehova mma. Anyị kwesịrị ime ya tupu anyị emee baptizim.—Efe. 4:22.