Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Dị ka ihe atụ, gụọ ihe ọmụmụ nke 50 n’akwụkwọ bụ́ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, nakwa isiokwu bụ́ “Ihe Ndị Anyị Nwere Ike Iji Na-enwe Ofufe Ezinụlọ na Ọmụmụ Ihe Onwe Onye,” nke gbara n’Ụlọ Nche Ọgọst 15, 2011, peeji nke 6 na nke 7.