Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Anyị niile nwere ike ịmụta ihe n’ihe ndị ọzọ mere n’ozi Jehova. Ma, e nwere ihe anyị kwesịrị izere. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịmata otú anyị ga-esi na-enwe ọṅụ ma ghara ịdị mpako ma ọ bụ ikwe ka ike gwụwa anyị n’ihi na anyị ji ihe ndị anyị nwere ike imeli n’ozi Jehova na-atụnyere ihe ndị ọzọ na-eme.