Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWA FOTO: Otu nwanna na-eje ozi na Betel mgbe ọ bụ nwa okorobịa. Mgbe ọ lụrụ nwaanyị, ha malitere ịsụ ụzọ. Mgbe ọ mụrụ ụmụ, ọ na-akụziri ha otú e si ezi ozi ọma. Ugbu a o merela agadi, ọ ka na-emekwa ike ya niile n’ozi ọma. Ọ na-eji akwụkwọ ozi ekwusa ozi ọma.