Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Akwụkwọ Mkpughe ji ihe ndị nwere ihe ha nọchiri anya ha mee ka a mata ndị bụ́ ndị iro Chineke. Akwụkwọ Daniel nyeere anyị aka ịmata ihe ihe ndị ahụ pụtara. N’isiokwu a, anyị ga-eji ụfọdụ amụma ndị dị n’akwụkwọ Daniel tụnyere ndị dị n’akwụkwọ Mkpughe. Ọ ga-enyere anyị aka ịmata ndị iro Chineke. Anyị ga-elebakwa anya n’ihe ga-eme ha.