Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Nke a bụ isiokwu ikpeazụ n’ime isiokwu ndị ahụ kwuru gbasara akwụkwọ Mkpughe n’Ụlọ Nche a. N’isiokwu a, anyị ga-amụta na ndị rubeere Jehova isi ga-enwe obi ụtọ n’ọdịnihu, ma ndị nupụụrụ ya isi ga-anwụ ọnwụ ihere.