Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jehova si n’Okwu ya bụ́ Baịbụl gwa anyị na ọ dị njikere ịgbaghara onye mmehie chegharịrị echegharị. Ma, mgbe ụfọdụ, anyị nwere ike ịna-eche na anyị erughị eru ka Jehova gbaghara anyị. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe mere obi ji kwesị isi anyị ike na Jehova dị njikere mgbe ọ bụla ịgbaghara anyị ma ọ bụrụ na anyị echegharịa n’eziokwu.