Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jehova chọrọ ịgbaghara ndị mmehie chegharịrị echegharị. Ebe anyị bụ Ndị Kraịst, anyị chọrọ ịna-eme ka Jehova ma mmadụ mehie anyị. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya ná mmehie ndị anyị nwere ike ịgbaghara mmadụ na ndị nke anyị kwesịrị ịkọrọ ndị okenye. Anyị ga-elebakwa anya n’ihe mere Jehova ji chọọ ka anyị gbaghara mmadụ ibe anyị nakwa ngọzi ndị anyị ga-enweta ma anyị mee otú ahụ.