Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na anyị chọrọ ka ndị ọzọ tụkwasị anyị obi, anyị ga-ebugodị ụzọ gosi na e kwesịrị ịtụkwasị anyị obi. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe mere anyị ji kwesị ịna-atụkwasị ụmụnna anyị obi nakwa àgwà ndị ga-enyere anyị aka ịbụ ndị a ga-atụkwasịli obi.