Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWA FOTO: Otú okpu agha si echebe isi onye agha nakwa otú e si eji nko ejide ụgbọ mmiri ka olileanya anyị na-eme ka anyị ghara ichewe ihe na-ezighị ezi, anyị akwụrụkwa chịm ma ọnwụnwa bịara anyị. Ebe obi siri otu nwanna nwaanyị ike mgbe ọ na-ekpe ekpere. Ebe otu nwanna na-atụgharị uche n’otú Chineke si mezuo nkwa ndị o kwere Ebreham. Ebe nwanna ọzọ na-eche gbasara otú Chineke sirila gọzie ya.